Jenesis 35:3 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 3 biliekwanụ ka anyị kwaga Betel. Ọ bụ n’ebe ahụ ka m ga-arụrụ ezi Chineke ebe ịchụàjà, bụ́ onye zara m n’oge m nọ ná nsogbu, onye nọnyekwaara m n’ebe ọ bụla m gara.”+
3 biliekwanụ ka anyị kwaga Betel. Ọ bụ n’ebe ahụ ka m ga-arụrụ ezi Chineke ebe ịchụàjà, bụ́ onye zara m n’oge m nọ ná nsogbu, onye nọnyekwaara m n’ebe ọ bụla m gara.”+