-
Jenesis 35:5Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
5 N’oge ha kwapụrụ na-aga Betel, Chineke mere ka ụjọ jide ndị bi n’obodo ndị gbara ha gburugburu, nke mere na ha achụrụghị ụmụ Jekọb gawa.
-