Jenesis 35:29 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 29 Aịzik wee kubie ume nwụọ, e lie ya otú e liri ndị nna nna ya. O mere agadi, ndụ ya jukwara ya afọ. Ịsọ na Jekọb ụmụ ya wee lie ya.+
29 Aịzik wee kubie ume nwụọ, e lie ya otú e liri ndị nna nna ya. O mere agadi, ndụ ya jukwara ya afọ. Ịsọ na Jekọb ụmụ ya wee lie ya.+