Jenesis 37:2 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 2 Ihe a bụ akụkọ ndụ Jekọb. Mgbe Josef+ dị afọ iri na asaa, o so ụmụ Bilha+ na ụmụ Zilpa,+ ndị nwunye nna ya, na-elekọta atụrụ.+ N’otu oge, Josef kọọrọ nna ha ihe ọjọọ ha mere. Jenesis Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 37:2 Ụlọ Nche,8/1/2014, p. 11
2 Ihe a bụ akụkọ ndụ Jekọb. Mgbe Josef+ dị afọ iri na asaa, o so ụmụ Bilha+ na ụmụ Zilpa,+ ndị nwunye nna ya, na-elekọta atụrụ.+ N’otu oge, Josef kọọrọ nna ha ihe ọjọọ ha mere.