Jenesis 37:7 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 7 Anyị nọ n’etiti ubi na-eke ọka* n’ùkwù n’ùkwù. Ùkwù ọka nke m wee bilie guzo ọtọ, ùkwù ọka nke unu agbaa ùkwù ọka nke m gburugburu kpọọrọ ya isiala.”+ Jenesis Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 37:7 Ụlọ Nche,8/1/2014, p. 13
7 Anyị nọ n’etiti ubi na-eke ọka* n’ùkwù n’ùkwù. Ùkwù ọka nke m wee bilie guzo ọtọ, ùkwù ọka nke unu agbaa ùkwù ọka nke m gburugburu kpọọrọ ya isiala.”+