Jenesis 37:8 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 8 Ụmụnne ya sịrị ya: “Ị̀ na-ekwu na ị ga-eme onwe gị eze ma chịwa anyị?”+ Ha wee hụ ihe ọzọ mere ha ga-eji kpọọ ya asị maka nrọ ọ rọrọ nakwa ihe o kwuru.
8 Ụmụnne ya sịrị ya: “Ị̀ na-ekwu na ị ga-eme onwe gị eze ma chịwa anyị?”+ Ha wee hụ ihe ọzọ mere ha ga-eji kpọọ ya asị maka nrọ ọ rọrọ nakwa ihe o kwuru.