Jenesis 37:9 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 9 Mgbe e mechara, ọ rọrọ nrọ ọzọ ma kọọrọ ya ụmụnne ya, sị: “Arọrọ m nrọ ọzọ. Ná nrọ a, anyanwụ na ọnwa na kpakpando iri na otu nọ na-akpọrọ m isiala.”+ Jenesis Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 37:9 Ụlọ Nche,8/1/2014, p. 13
9 Mgbe e mechara, ọ rọrọ nrọ ọzọ ma kọọrọ ya ụmụnne ya, sị: “Arọrọ m nrọ ọzọ. Ná nrọ a, anyanwụ na ọnwa na kpakpando iri na otu nọ na-akpọrọ m isiala.”+