Jenesis 37:14 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 14 Nna ya sịrị ya: “Biko, gaa mata ma ahụ́ ọ̀ dịkwa ụmụnne gị. Chọpụta otú ìgwè anụ ndị ahụ mere, gị abịa kọọrọ m.” O wee si na ndagwurugwu Hebrọn zipụ ya,+ ya agawa n’ụzọ e si aga Shikem. Jenesis Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 37:14 Ụlọ Nche,8/1/2014, p. 13 ‘Ezi Ala’, p. 7
14 Nna ya sịrị ya: “Biko, gaa mata ma ahụ́ ọ̀ dịkwa ụmụnne gị. Chọpụta otú ìgwè anụ ndị ahụ mere, gị abịa kọọrọ m.” O wee si na ndagwurugwu Hebrọn zipụ ya,+ ya agawa n’ụzọ e si aga Shikem.