Jenesis 37:20 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 20 Bịanụ ka anyị gbuo ya ma tụba ya n’otu n’ime olulu* ndị dị n’ebe a. Anyị ga-asịzi na ajọ anụ ọhịa adọgbuola ya. Ka anyị hụzie otú nrọ ya ga-esi mezuo.”
20 Bịanụ ka anyị gbuo ya ma tụba ya n’otu n’ime olulu* ndị dị n’ebe a. Anyị ga-asịzi na ajọ anụ ọhịa adọgbuola ya. Ka anyị hụzie otú nrọ ya ga-esi mezuo.”