Jenesis 37:22 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 22 Ruben sịziri ha: “Unu egbula mmadụ.*+ Tụbanụ ya n’olulu a dị n’ala ịkpa. Unu emerụla ya ahụ́.”+ O bu n’obi ịnapụta ya n’aka ha ka ọ kpọghachiri ya nna ya.
22 Ruben sịziri ha: “Unu egbula mmadụ.*+ Tụbanụ ya n’olulu a dị n’ala ịkpa. Unu emerụla ya ahụ́.”+ O bu n’obi ịnapụta ya n’aka ha ka ọ kpọghachiri ya nna ya.