Jenesis 37:25 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 25 Ha wee nọdụ ala ka ha rie nri. Mgbe ha lepụrụ anya, ha hụrụ ìgwè ndị Ishmel+ ka ha si Gilied na-abịa. Kamel ha bu mmanụ labdanọm, mmanụ balsam, na azụ osisi.*+ Ha na-aga Ijipt.
25 Ha wee nọdụ ala ka ha rie nri. Mgbe ha lepụrụ anya, ha hụrụ ìgwè ndị Ishmel+ ka ha si Gilied na-abịa. Kamel ha bu mmanụ labdanọm, mmanụ balsam, na azụ osisi.*+ Ha na-aga Ijipt.