Jenesis 37:27 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 27 Bịanụ ka anyị resị ya+ ndị Ishmel, ka aka anyị ghara imetụ ya. A sị ka e kwuwe, ọ bụ nwanne anyị. Anyị na ya bụ otu ahụ́.” Ha wee gee nwanne ha ntị. Jenesis Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 37:27 Ụlọ Nche,7/15/1992, p. 4
27 Bịanụ ka anyị resị ya+ ndị Ishmel, ka aka anyị ghara imetụ ya. A sị ka e kwuwe, ọ bụ nwanne anyị. Anyị na ya bụ otu ahụ́.” Ha wee gee nwanne ha ntị.