Jenesis 37:28 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 28 Mgbe ndị Ishmel, ya bụ, ndị Midian+ ndị na-azụ ahịa, na-agafe, ha dọpụtara Josef n’olulu ahụ ma resị ya ndị Ishmel. Ha rere ya mkpụrụ ego ọlaọcha iri abụọ.+ Ndị ahụ kpọọrọ Josef banye n’Ijipt. Jenesis Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 37:28 Ụlọ Nche,8/1/2014, p. 13-147/15/1992, p. 4 ‘Ezi Ala’, p. 7
28 Mgbe ndị Ishmel, ya bụ, ndị Midian+ ndị na-azụ ahịa, na-agafe, ha dọpụtara Josef n’olulu ahụ ma resị ya ndị Ishmel. Ha rere ya mkpụrụ ego ọlaọcha iri abụọ.+ Ndị ahụ kpọọrọ Josef banye n’Ijipt.