Jenesis 37:32 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 32 Mgbe e mechara, ha chịgaara nna ha uwe ahụ pụrụ iche, wee sị ya: “Lee ihe anyị hụrụ. Biko, leruo ya anya ka ị mara ma ọ̀ bụ uwe nwa gị ka ọ̀ bụ na ọ bụghị ya.”+
32 Mgbe e mechara, ha chịgaara nna ha uwe ahụ pụrụ iche, wee sị ya: “Lee ihe anyị hụrụ. Biko, leruo ya anya ka ị mara ma ọ̀ bụ uwe nwa gị ka ọ̀ bụ na ọ bụghị ya.”+