-
Jenesis 37:33Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
33 O wee leruo ya anya ma tie mkpu, sị: “Ọ bụ uwe nwa m! Ọ ga-abụ na ajọ anụ ọhịa atagbuola Josef! Ọ ga-abụ na anụ ọhịa adọriela ya!”
-