Jenesis 37:35 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 35 Ụmụ ya ndị nwoke niile na ụmụ ya ndị nwaanyị niile nọ na-akasi ya obi, ma o kweghị ka a kasie ya obi. Ọ nọ na-asị: “M ga na-eruru nwa m uju ruo n’ili.”*+ Nna ya wee na-ebere ya ákwá. Jenesis Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 37:35 Ụlọ Nche,6/1/1995, p. 7
35 Ụmụ ya ndị nwoke niile na ụmụ ya ndị nwaanyị niile nọ na-akasi ya obi, ma o kweghị ka a kasie ya obi. Ọ nọ na-asị: “M ga na-eruru nwa m uju ruo n’ili.”*+ Nna ya wee na-ebere ya ákwá.