-
Jenesis 38:1Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
38 N’oge ahụ, Juda hapụrụ ụmụnne ya gaa maa ụlọikwuu ya n’ebe dị nso n’ebe otu nwoke Adọlam bi. Aha nwoke ahụ bụ Haịra.