Jenesis 38:2 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 2 Juda hụrụ nwa nwaanyị otu nwoke Kenan+ n’ebe ahụ. Aha nwoke ahụ bụ Shua. Juda wee lụọ nwa ya nwaanyị ahụ, ya na ya enwee mmekọahụ.
2 Juda hụrụ nwa nwaanyị otu nwoke Kenan+ n’ebe ahụ. Aha nwoke ahụ bụ Shua. Juda wee lụọ nwa ya nwaanyị ahụ, ya na ya enwee mmekọahụ.