Jenesis 38:8 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 8 N’ihi ya, Juda gwara Onan, sị: “Gị na nwunye nwanne gị nwee mmekọahụ. Kuchie ya ka ị mụtara nwanne gị nwoke nwa.”+ Jenesis Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 38:8 Baịbụl Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ, p. 1884
8 N’ihi ya, Juda gwara Onan, sị: “Gị na nwunye nwanne gị nwee mmekọahụ. Kuchie ya ka ị mụtara nwanne gị nwoke nwa.”+