Jenesis 38:9 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 9 Ma Onan ma na nwa ọ ga-amụta agaghị abụ nke ya.+ N’ihi ya, mgbe ya na nwunye nwanne ya na-enwe mmekọahụ, ọ na-anyụfusị ọbara ọcha ya n’ala ka o wee ghara ịmụtara nwanne ya nwoke nwa.+
9 Ma Onan ma na nwa ọ ga-amụta agaghị abụ nke ya.+ N’ihi ya, mgbe ya na nwunye nwanne ya na-enwe mmekọahụ, ọ na-anyụfusị ọbara ọcha ya n’ala ka o wee ghara ịmụtara nwanne ya nwoke nwa.+