Jenesis 38:11 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 11 Juda sịziri Tema, nwunye nwa ya: “Biri n’ụlọ nna gị, alụkwala di ọzọ, ruo mgbe Shila nwa m toro.” Juda gwara ya ihe a maka na o kwuru n’obi ya, sị: “Shila nwekwara ike ịnwụ otú ụmụnne ya nwụrụ.”+ N’ihi ya, Tema gara biri n’ụlọ nna ya.
11 Juda sịziri Tema, nwunye nwa ya: “Biri n’ụlọ nna gị, alụkwala di ọzọ, ruo mgbe Shila nwa m toro.” Juda gwara ya ihe a maka na o kwuru n’obi ya, sị: “Shila nwekwara ike ịnwụ otú ụmụnne ya nwụrụ.”+ N’ihi ya, Tema gara biri n’ụlọ nna ya.