Jenesis 38:12 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 12 Mgbe obere oge gafere, nwunye Juda, bụ́ nwa Shua,+ nwụrụ. Juda wee ruoro ya uju. Mgbe Juda ruchaara ya uju, ọ gawara Timna,+ n’ebe ndị na-akpachara ya ajị atụrụ nọ. Ya na Haịra enyi ya, onye Adọlam,+ so gaa.
12 Mgbe obere oge gafere, nwunye Juda, bụ́ nwa Shua,+ nwụrụ. Juda wee ruoro ya uju. Mgbe Juda ruchaara ya uju, ọ gawara Timna,+ n’ebe ndị na-akpachara ya ajị atụrụ nọ. Ya na Haịra enyi ya, onye Adọlam,+ so gaa.