-
Jenesis 38:14Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
14 N’ihi ya, o yipụrụ ákwà o yi na-eruru di ya uju, yiri ákwà ọzọ, jirikwa ákwà kpuchie onwe ya ka a ghara ịmata onye ọ bụ. Ọ gaziri nọrọ ọdụ n’ebe e si abanye Eneyim. Eneyim dị n’ụzọ gara Timna. Ihe mere Tema ji mee ihe a bụ na ọ hụrụ na Shila etoola, ma nna di ya akpọrọghị ya kpọnye Shila ka ọ lụwa ya.+
-