Jenesis 38:16 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 16 N’ihi ya, ọ gakwuuru ya n’akụkụ ụzọ, sị ya: “Biko, ka mụ na gị nwee mmekọahụ,” n’ihi na ọ maghị na ọ bụ nwunye nwa ya.+ Ma, Tema jụrụ ya, sị: “Gịnị ka ị ga-enye m ka mụ na gị nwee mmekọahụ?” Jenesis Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 38:16 Ụlọ Nche,1/15/2004, p. 30
16 N’ihi ya, ọ gakwuuru ya n’akụkụ ụzọ, sị ya: “Biko, ka mụ na gị nwee mmekọahụ,” n’ihi na ọ maghị na ọ bụ nwunye nwa ya.+ Ma, Tema jụrụ ya, sị: “Gịnị ka ị ga-enye m ka mụ na gị nwee mmekọahụ?”