Jenesis 38:18 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 18 Juda jụziri ya, sị: “Olee ihe ibé ị chọrọ ka m nye gị?” Tema zara ya, sị: “Mgbaaka i ji aka ihe akara+ na eriri gị na mkpara i ji n’aka.” O wee chịrị ha chịnye ya. Ya na ya nwere mmekọahụ, o wee dị ime.
18 Juda jụziri ya, sị: “Olee ihe ibé ị chọrọ ka m nye gị?” Tema zara ya, sị: “Mgbaaka i ji aka ihe akara+ na eriri gị na mkpara i ji n’aka.” O wee chịrị ha chịnye ya. Ya na ya nwere mmekọahụ, o wee dị ime.