Jenesis 38:24 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 24 Ma mgbe ihe dị ka ọnwa atọ gachara, a kọọrọ Juda, sị: “Tema nwunye nwa gị agbaala akwụna, ọ tụrụkwala ime n’akwụna ọ gbara.” Juda wee sị: “Kpọpụtanụ ya ka a kpọọ ya ọkụ.”+
24 Ma mgbe ihe dị ka ọnwa atọ gachara, a kọọrọ Juda, sị: “Tema nwunye nwa gị agbaala akwụna, ọ tụrụkwala ime n’akwụna ọ gbara.” Juda wee sị: “Kpọpụtanụ ya ka a kpọọ ya ọkụ.”+