Jenesis 38:25 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 25 Mgbe a na-akpọpụta ya, o zigaara nna di ya ozi, sị: “Ọ bụ nwoke nwe ihe ndị a tụwara m ime.” Ọ sịkwara: “Biko, leruo ihe ndị a anya ka ị mata onye nwe ha, ya bụ, mgbaaka e ji aka ihe akara na eriri na mkpara.”+
25 Mgbe a na-akpọpụta ya, o zigaara nna di ya ozi, sị: “Ọ bụ nwoke nwe ihe ndị a tụwara m ime.” Ọ sịkwara: “Biko, leruo ihe ndị a anya ka ị mata onye nwe ha, ya bụ, mgbaaka e ji aka ihe akara na eriri na mkpara.”+