Jenesis 38:29 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 29 Ma ozugbo nwa ahụ seere aka ya, nwanne ya nwoke pụtara. Nwaanyị na-aghọ́ nwa wee tie mkpu, sị: “Legodị otú ahụ́ nne gị si gbawaa mgbe ị na-apụta!” N’ihi ya, a gụrụ ya Pirez.*+
29 Ma ozugbo nwa ahụ seere aka ya, nwanne ya nwoke pụtara. Nwaanyị na-aghọ́ nwa wee tie mkpu, sị: “Legodị otú ahụ́ nne gị si gbawaa mgbe ị na-apụta!” N’ihi ya, a gụrụ ya Pirez.*+