-
Jenesis 39:4Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
4 Ihe Josef nọ na-amasị nna ya ukwu, Josef ghọkwara onye ozi ya ọ tụkwasịrị obi. N’ihi ya, o mere ya onye na-elekọta ụlọ ya, o nyefekwara ya ihe niile o nwere.
-