Jenesis 39:5 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 5 Malite n’oge o mere ya onye na-elekọta ụlọ ya na onye na-ahụ maka ihe niile o nwere, Jehova nọ na-agọzi ụlọ onye Ijipt ahụ n’ihi Josef. Jehova nọkwa na-agọzi ihe niile o nwere n’ụlọ nakwa n’ubi.+
5 Malite n’oge o mere ya onye na-elekọta ụlọ ya na onye na-ahụ maka ihe niile o nwere, Jehova nọ na-agọzi ụlọ onye Ijipt ahụ n’ihi Josef. Jehova nọkwa na-agọzi ihe niile o nwere n’ụlọ nakwa n’ubi.+