-
Jenesis 39:19Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
19 Ozugbo nna ukwu Josef nụrụ ihe nwunye ya kwuru, sị: “Ọ bụ ihe a ka onye na-ejere gị ozi mere m,” o were oké iwe.