Jenesis 40:13 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 13 N’ụbọchị atọ taa, Fero ga-akpọpụta gị, nyeghachi gị ọrụ gị.+ Ị ga-ebunyekwa Fero iko ya otú ị na-emebu mgbe ị bụ onye na-ebunye ya mmanya.+
13 N’ụbọchị atọ taa, Fero ga-akpọpụta gị, nyeghachi gị ọrụ gị.+ Ị ga-ebunyekwa Fero iko ya otú ị na-emebu mgbe ị bụ onye na-ebunye ya mmanya.+