Jenesis 40:22 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 22 Ma ọ kwụwara onyeisi ndị na-emere ya achịcha n’osisi, otú Josef kwuru mgbe ọ na-akọwara ha nrọ.+