Jenesis 41:11 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 11 Mgbe e mechara, anyị abụọ n’otu n’otu rọrọ nrọ n’otu abalị. Nrọ onye nke ọ bụla n’ime anyị nwere ihe ọ pụtara.+
11 Mgbe e mechara, anyị abụọ n’otu n’otu rọrọ nrọ n’otu abalị. Nrọ onye nke ọ bụla n’ime anyị nwere ihe ọ pụtara.+