Jenesis 41:12 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 12 Ma e nwere nwa okorobịa Hibru anyị na ya nọ n’ebe ahụ. Ọ bụ onye na-ejere onyeisi ndị nche ozi.+ Mgbe anyị kọọrọ ya nrọ anyị,+ ọ kọwaara onye nke ọ bụla n’ime anyị ihe nrọ ya pụtara.
12 Ma e nwere nwa okorobịa Hibru anyị na ya nọ n’ebe ahụ. Ọ bụ onye na-ejere onyeisi ndị nche ozi.+ Mgbe anyị kọọrọ ya nrọ anyị,+ ọ kọwaara onye nke ọ bụla n’ime anyị ihe nrọ ya pụtara.