Jenesis 41:13 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 13 Ihe niile mere kpọmkwem otú o si kọwaara anyị ha. E nyeghachiri m ọrụ m, ma a kwụwara onye nke ọzọ n’osisi.”+
13 Ihe niile mere kpọmkwem otú o si kọwaara anyị ha. E nyeghachiri m ọrụ m, ma a kwụwara onye nke ọzọ n’osisi.”+