Jenesis 41:14 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 14 Fero wee zie ozi ka a kpọọ Josef,+ ha sikwa n’ụlọ mkpọrọ* kpọpụta ya ngwa ngwa.+ Ọ kpụrụ isi ya na ajị agba ya, gbanweekwa uwe ya ma gakwuru Fero. Jenesis Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 41:14 Ụlọ Nche,11/1/2015, p. 92/1/2015, p. 14 Teta!,2/8/2000, p. 12
14 Fero wee zie ozi ka a kpọọ Josef,+ ha sikwa n’ụlọ mkpọrọ* kpọpụta ya ngwa ngwa.+ Ọ kpụrụ isi ya na ajị agba ya, gbanweekwa uwe ya ma gakwuru Fero.