Jenesis 41:30 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 30 Ma afọ asaa ahụ gachaa, a ga-enwe afọ asaa ụnwụ ga-adị ebe niile. A ga-echefukwa oge ahụ nri juru ebe niile n’Ijipt. Ụnwụ ahụ ga-emebisị ala a.+
30 Ma afọ asaa ahụ gachaa, a ga-enwe afọ asaa ụnwụ ga-adị ebe niile. A ga-echefukwa oge ahụ nri juru ebe niile n’Ijipt. Ụnwụ ahụ ga-emebisị ala a.+