-
Jenesis 41:42Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
42 Fero wee gbapụta mgbaaka o ji aka ihe akara gbanye ya Josef n’aka ma yiwe ya ezigbo uwe e ji ákwà linin kpaa, nyawakwa ya ihe olu ọlaedo n’olu.
-