Jenesis 41:43 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 43 O nyekwara ya ụgbọ ịnyịnya ya nke abụọ kacha mma ka o jiri ya gbagharịa. Mgbe ọ nọ n’elu ụgbọ ịnyịnya ahụ, ndị mmadụ nọ na-eti mkpu n’ihu ya, sị, “Avrek!”* Fero si otú a mee ya onyeisi n’ala Ijipt niile.
43 O nyekwara ya ụgbọ ịnyịnya ya nke abụọ kacha mma ka o jiri ya gbagharịa. Mgbe ọ nọ n’elu ụgbọ ịnyịnya ahụ, ndị mmadụ nọ na-eti mkpu n’ihu ya, sị, “Avrek!”* Fero si otú a mee ya onyeisi n’ala Ijipt niile.