Jenesis 41:44 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 44 Fero gwakwara Josef, sị: “Ọ bụ m bụ Fero, ma e nweghị onye ga-eme otu mkpụrụ ihe* n’Ijipt niile ma ọ bụrụ na i nyeghị onye ahụ ikike.”+
44 Fero gwakwara Josef, sị: “Ọ bụ m bụ Fero, ma e nweghị onye ga-eme otu mkpụrụ ihe* n’Ijipt niile ma ọ bụrụ na i nyeghị onye ahụ ikike.”+