Jenesis 41:45 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 45 Mgbe e mechara, Fero gụrụ Josef Zafenat-pania ma kpọnye ya Asinat+ nwa Pọtifera ka ọ bụrụ nwunye ya. Pọtifera bụ onye nchụàjà Ọn.* Josef wee malite ilekọta Ijipt.*+
45 Mgbe e mechara, Fero gụrụ Josef Zafenat-pania ma kpọnye ya Asinat+ nwa Pọtifera ka ọ bụrụ nwunye ya. Pọtifera bụ onye nchụàjà Ọn.* Josef wee malite ilekọta Ijipt.*+