-
Jenesis 41:48Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
48 Ọ nọ na-achịkọta nri niile ala Ijipt mepụtara n’afọ asaa ahụ. Ọ na-ekpokọta ha n’obodo dị iche iche. N’obodo nke ọ bụla, ọ na-achịkọta nri si n’ubi ndị gbara obodo ahụ gburugburu ma chekwaa ha n’obodo ahụ.
-