-
Jenesis 41:49Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
49 Josef nọ na-ekpokọta ọka n’ụba. Ọka ndị ahụ hiri nnọọ nne ka ájá dị n’oké osimiri. Ọ nọ na-ekpokọta ha ruo mgbe ha mechara kwụsị ịtụ ha atụ̀ maka na e nweghịzi ike ịtụ ha atụ̀.
-