Jenesis 41:54 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 54 Afọ asaa ahụ a ga-enwe ụnwụ wee malite otú Josef kwuru.+ Ụnwụ ahụ dara n’ebe niile. Ma nri* dị n’Ijipt niile.+
54 Afọ asaa ahụ a ga-enwe ụnwụ wee malite otú Josef kwuru.+ Ụnwụ ahụ dara n’ebe niile. Ma nri* dị n’Ijipt niile.+