Jenesis 41:56 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 56 Ụnwụ ahụ nọ na-akpa ndị bi n’ebe niile n’ụwa aka ọjọọ.+ Josef wee malite imeghe ebe niile e kposara ọka ma na-eresị ya ndị Ijipt+ maka na ụnwụ ahụ na-akpazi ndị Ijipt aka ọjọọ.
56 Ụnwụ ahụ nọ na-akpa ndị bi n’ebe niile n’ụwa aka ọjọọ.+ Josef wee malite imeghe ebe niile e kposara ọka ma na-eresị ya ndị Ijipt+ maka na ụnwụ ahụ na-akpazi ndị Ijipt aka ọjọọ.