Jenesis 41:57 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 57 Ndị si n’ebe niile n’ụwa bịakwara n’Ijipt ka ha si n’aka Josef zụrụ nri, n’ihi na ụnwụ ahụ nọ na-akpa ndị bi n’ebe niile n’ụwa aka ọjọọ.+
57 Ndị si n’ebe niile n’ụwa bịakwara n’Ijipt ka ha si n’aka Josef zụrụ nri, n’ihi na ụnwụ ahụ nọ na-akpa ndị bi n’ebe niile n’ụwa aka ọjọọ.+