Jenesis 42:2 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 2 Ọ sịkwara ha: “Anụrụ m na ọka dị n’Ijipt. Gaanụ ebe ahụ zụtara anyị ọka, ka anyị wee dị ndụ ma ghara ịnwụ.”+
2 Ọ sịkwara ha: “Anụrụ m na ọka dị n’Ijipt. Gaanụ ebe ahụ zụtara anyị ọka, ka anyị wee dị ndụ ma ghara ịnwụ.”+