Jenesis 42:5 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 5 Ụmụ Izrel* wee rute Ijipt, ha na ndị ọzọ bịara ịzụ ihe oriri, n’ihi na ụnwụ ahụ ruru Kenan.+