Jenesis 42:7 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 7 Mgbe Josef hụrụ ụmụnne ya, ọ matara ha ozugbo, ma o mere ka ha ghara ịmata ya.+ N’ihi ya, o ji olu ike gwa ha okwu, sị ha: “Ebee ka unu si bịa?” Ha sịrị ya: “Anyị si Kenan bịa ka anyị zụrụ ihe oriri.”+
7 Mgbe Josef hụrụ ụmụnne ya, ọ matara ha ozugbo, ma o mere ka ha ghara ịmata ya.+ N’ihi ya, o ji olu ike gwa ha okwu, sị ha: “Ebee ka unu si bịa?” Ha sịrị ya: “Anyị si Kenan bịa ka anyị zụrụ ihe oriri.”+